Gị na ndị mmadụ, ebe na omenala jikọọ na enweghị mgbochi asụsụ

Jiri igwefoto gị mee ntụgharị

Naanị tụọ igwefoto gị ma tụgharịa ozugbo ihe ị na ahụ

Ịntanetị adịghị? Nsogbu adịghị.

Budata asụsụ iji tụgharịa asụsụ mgbe enweghị njikọ ịntanetị

Nwee mkpakọrịtaụka

Soro onye na asụ asụsụ dị iche kwuo okwu

Ekwentị Pixel na egosi ụzọ anyịnya igwe nwere mkpụrụokwu 'kwụsị!'. nke atụgharịrị asụsụ ya site na Japanese ka ọ bụrụ Bekee nwere akara ndị na akwado yana ụdịdị ndị egosipụtara Ekwentị Pixel na egosi ọrụ Mbudata Mgbe Anọghị N'ịntanetị nke ntụgharị asụsụ yana akara ndị na akwado yana ụdịdị ndị egosipụtara Ekwentị Pixel na egosi ọrụ Nkata nke Tụgharịa Asụsụ yana akara ndị na akwado yana ụdịdị ndị egosipụtara

Tụgharịa asụsụ okwu n'otu oge

Gbanwuo Ntụgharị iji ghọta ihe a na-ekwu

Si na ngwa ọbụla mee ntụgharị

N'agbanyeghị ngwa ọbụla ị nọ na ya, naanị ṅomie ederede ma kpatụ iji mee ntụgharị

Pinye, kwuo, maọbụ jiri aka dee

Jiri olu ntinye ma ọ bụ mkpụrụedemede ndị eji aka dee yana mkpụrụokwu ndị ahụigodo gị anaghị akwado

Ekwentị Pixel na egosi ọrụ Depụta nke Tụgharịa Asụsụ yana akara ndị na akwado yana ụdịdị ndị egosipụtara Ekwentị Pixel na egosi ọrụ Pịa iji Tụgharịa Asụsụ nke Ntụgharị Asụsụ yana akara ndị na akwado yana ụdịdị ndị egosipụtara Ekwentị Pixel na egosi ọrụ Aka Ọdịde nke Tụgharịa Asụsụ yana akara ndị na akwado yana ụdịdị ndị egosipụtara

Echekwara

Ntụgharị dọkụmentị

Ntụgharị asụsụ Weebụ

Chekwaa ntụgharị gị

Nweta mkpuruokwu na akpaokwu ọsọọsọ site na ngwaọrụ ọbụla site na ịchekwa ha

Laptọpụ egosipụtara na egosi ọrụ Akwụkwọ Akpaokwu nke Tụgharịa Asụsụ yana akara ndị na akwado yana ụdịdị ndị egosipụtara

Gịnị dị n'ime dọkụmentị ahụ?

Bugoo faịlụ gị iji tụgharịa ha n'otu ebe na etufughi nhazi ha

Laptọpụ egosipụtara na egosi ọrụ Ntụgharị Dọkụmentị nke Ntụgharị Asụsụ yana akara ndị na akwado yana ụdịdị ndị egosipụtara

Tụgharịa asụsụ weebụsaitị

Ịchọrọ ịtụgharị asụsụ peejiweebụ niile? Naanị tinye URL iji tụgharịa asụsụ peeji weebụ niile.

Laptọpụ egosipụtara na egosi ọrụ Ntụgharị Weebụsaịtị nke Ntụgharị Asụsụ yana akara ndị na akwado yana ụdịdị ndị egosipụtara

Nwaa Ntụgharị Asụsụ Google

Bido iji Ntụgharị Asụsụ Google n'ime browser gị. Maọbụ ṅomie koodu QR ahụ iji budata ngwa ahụ maka iji ya na njiarụ mkpanaka gị.

Budata ngwa ahụ iji gagharịa ụwa ma nwee nkwukọrịta n'etiti ndị mmadụ n'ofe imirikiti asụsụ dị iche iche.

Nweta ngwa ahụ