Melite Tụgharịa Asụsụ
Nyere aka melite Google Translate maka asụsụ ị na asụ. Tinye nkwado gị na Ogbe Ntụgharị Asụsụ iji nyere ndị mmadụ aka nọ na gburugburu ụwa ịghọta asụsụ gị karịa.
Dejupụta oghere ma ọ bụ ọtụtụ nhọrọ
Anyị na-egosi gị akpaokwu, ị pịnye ntụgharị asụsụ. Ma ọ bụ ọ bụrụ na ị ga-amasị ịpị ma ọ bụ ịmetụ, anyị ga-egosi gị ntụgharị asụsụ ndị ọ nwere ike ịbụ, ị ga-agwa anyị ma ha ziri ezi ka ọ bụ na ha ezighi ezi.
Mee ka amara gị ma rite akara
Onye nkwado, Otu 100, ma gafere: oge ọ bụla i tinyere aka, ị na erute nso na akara na esote.
Mee ka asụsụ dị ndụ
Ogbe Ntụgharị Asụsụ bụ nnukwu akụkụ nke ụkpụrụ anyị itinye asụsụ ọhụrụ na Google Translate. Ọ bụrụ na ị na-asụ asụsụ anyị na arụ ọrụ na ya, ị nwere ike ịnyere anyị aka itinye ya.